Songtexte.com Drucklogo

Dancing Shoes Songtext
von The Cavemen.

Dancing Shoes Songtext

Ah-eh, ah-eh, ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ
Ah-eh, ah-eh, ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ
Ah

Mgbe mụ na-eje n′elu uwa
Mgbe mụ na-eje n'elu uwa
M cheta Chineke
M cheta Onyenwe m
M cheta ihe O merem n′elu uwa

Ọnwụwa bia, Chineke kaririri ya (mm-hm)
Mgbe onye iro bia, Chineke kaririri ya (mm)
Ọ bụ Chineke na-eme all these things
Ọ bụ Jehova na-eme all these things
Ọ bụ Chineke na-eme all these things
Mm, n'elu uwa, eh, eh


Ah-eh (eh), ah-eh (eh), ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ
Ah-eh, ah-eh (eh), ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ
Ah

Ọnwụwa bia, Chineke kaririri ya (mm)
Mgbe onye iro bia, Chineke kaririri ya (mm)
Because Ọ buliwom elu, eh (higher, higher)
Ọ buliwom elu, eh (higher, higher)
Ọ buliwom elu, eh (higher, higher)
Ọ buliwom elu, eh (higher, higher)
Ọ buliwom elu (higher, higher)
Ọ buliwom elu, eh (higher, higher)
Ọ buliwom elu, eh (higher, higher)
In fact Ọ vuliwom elu, eh (higher, higher), eh, eh

Ah-eh (eh), ah-eh (killa montala, killo ntala, oh), ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ (oh, la-la-la-la-fa-ah, mofala)
Ah-eh, ah-eh, ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ


So I never see this one before
Sanwa!
Ah, at this moment of this song
I was -, I would adv-, I would strongly advise
That you put on your dancing shoes, mm (yeh)
At this moment of this song
I'll strongly advise
That you wear your dancing clothes (eh)

At this moment of this song
I will strongly advise
That you put on your dancing shoes
At this moment of this song (eh-yeh-yeh)
I will strongly advise (yeh-yeh-yeh)
That you open your hearts (eh-yeh-yeh, yeh-yeh-yeh)

At this moment of this song
I will strongly advise
That you close your eyes
And feel the music (sanwa)
And dance to the music
And feel the music (sanwa)
And shake your nyash to the music
And whine your waist to the music
And laugh to the music

Hey, hm-hm-hm, hey, hm-hm-hm
Hey, hm-hm-hm, hey, hm-hm
Ah-eh, onye welụ Chi ebe anọ

Ah-eh, ah-eh (oh), ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ
Ah-eh (oh), ah-eh, ah-eh
Onye welụ Chi ebe anọ

Me sef, I dey -, I dey look for space
Space no dey, oh
Space no dey, my brother
It′s either -, it′s either black or white
Space no dey

Ähnliche Songtexte

Songtext kommentieren

Log dich ein um einen Eintrag zu schreiben.
Schreibe den ersten Kommentar!

Quiz
Welcher Song ist nicht von Britney Spears?

Fans

»Dancing Shoes« gefällt bisher niemandem.