Songtexte.com Drucklogo

Biri Songtext
von The Cavemen

Biri Songtext

Onye me rukwa lo onwe ya
Onye me rukwa lo onwe ya
I nwere uche
I ga e kwere nwanne gi o
Biri ka m′biri
I nwere uche
I ge kwere nwanne gi o
Biri ka m'biri
Onye me rukwa aru ya
Onye me rukwa l′onwe ya
I nwere uche


I ge kwere nwanne gị o
Biri ka m'biri
I nwere uche
I ge kwere nwanne gi o
Biri ka m'biri
I nwere uche
I ge kwere mama gi o
Biri ka m′biri
I nwere uche
I ge kwere brother gị o sister gi o
Biri ka m′biri

Songtext kommentieren

Log dich ein um einen Eintrag zu schreiben.
Schreibe den ersten Kommentar!

Fans

»Biri« gefällt bisher niemandem.