Oputa Songtext
von Selebobo
Oputa Songtext
King Jahfe
Yea, yea
Anyị apụtago
Ịfe emebego
Ọkwa unu afụgo o
Yea, yea
Ịmakwa ka anyị si kwado
Ọbele mmanwụ awago
Oke mmanwụ apụtago o
When Men put body
Ebeniine shutdown
Shut down
Make way for who sabi
Cause its about to go down
Fa ga-ekwere
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, kwere
Kwere
Fa ga-ekwere check e nụ
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, fa ga-ekwete n′obodo
Ịga agba egwu
Maka na Men dọnye iru
Ewepụta cash ghaa n'enu nwanne
Ebelebe egbuo
Eh
Egwu ebidogo
Ịfe emebego
Anyị akwadogo
Ịfe emebego
Ọlụ abanyego
Ọlụ abanyego
Anyị abanyego
Eh
Ọna akpọtụnụ
Anyị apụtago
Ịfe emebego
Ọkwa unu afụgo o
Obodo Ekwelugo
Ịmakwa ka anyị si kwado
Ọbele mmanwụ awago
Nnukwu mmanwụ apụtago o
When Men put body
Ebeniine shutdown
Shut down
Make way for who sabi
Pụọ n′ụzọ, pụọ n'ụzọ
Cause its about to go down
Fa ga-ekwere
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, kwere
Kwere
Fa ga-ekwere, check e nụ
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, fa ga-ekwete n'obodo
MixxMonsta
Yea, yea
Anyị apụtago
Ịfe emebego
Ọkwa unu afụgo o
Yea, yea
Ịmakwa ka anyị si kwado
Ọbele mmanwụ awago
Oke mmanwụ apụtago o
When Men put body
Ebeniine shutdown
Shut down
Make way for who sabi
Cause its about to go down
Fa ga-ekwere
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, kwere
Kwere
Fa ga-ekwere check e nụ
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, fa ga-ekwete n′obodo
Ịga agba egwu
Maka na Men dọnye iru
Ewepụta cash ghaa n'enu nwanne
Ebelebe egbuo
Eh
Egwu ebidogo
Ịfe emebego
Anyị akwadogo
Ịfe emebego
Ọlụ abanyego
Ọlụ abanyego
Anyị abanyego
Eh
Ọna akpọtụnụ
Anyị apụtago
Ịfe emebego
Ọkwa unu afụgo o
Obodo Ekwelugo
Ịmakwa ka anyị si kwado
Ọbele mmanwụ awago
Nnukwu mmanwụ apụtago o
When Men put body
Ebeniine shutdown
Shut down
Make way for who sabi
Pụọ n′ụzọ, pụọ n'ụzọ
Cause its about to go down
Fa ga-ekwere
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, kwere
Kwere
Fa ga-ekwere, check e nụ
Kwere, kwere
Kwere, fa ga-ekwelili
Kwere, fa ga-ekwete n'obodo
MixxMonsta
Writer(s): Udoka Oku Lyrics powered by www.musixmatch.com
