Chukwu Okike Songtext
von Phyno
Chukwu Okike Songtext
Eh, Chi mụ anya ọ
Mgbe m enwerọ anya ọ
Efi nā-enwerọ ọdụ, Chi nā-edụ ya ụzọ
Make I spread my wings and fly
Ọsẹ bụlụ ụwa what you give me nobody can, eh
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Aka kelụ ụwa nà ihe ịkwụlụ ga-eme
There′s no other Sọ gị ka m ga-enye ekele ọ
Inyelụm ndụ inyelụm akụ nu ụba
If you no dey for me tell me where I for dey?
U don lift me higher ọ, Oge Chukwu ka mma ọ
Ọgọlọgọ nma, agha mọ
See as everywhere mara nma
Ihe sọlụ ndị ilọ mewee, make dem kụlị asịlị
Kpahaliba
I no fit to see ọdịda, Chukwu bụ Ike m
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Mgbe m enwerọ anya ọ
Efi nā-enwerọ ọdụ, Chi nā-edụ ya ụzọ
Make I spread my wings and fly
Ọsẹ bụlụ ụwa what you give me nobody can, eh
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Aka kelụ ụwa nà ihe ịkwụlụ ga-eme
There′s no other Sọ gị ka m ga-enye ekele ọ
Inyelụm ndụ inyelụm akụ nu ụba
If you no dey for me tell me where I for dey?
U don lift me higher ọ, Oge Chukwu ka mma ọ
Ọgọlọgọ nma, agha mọ
See as everywhere mara nma
Ihe sọlụ ndị ilọ mewee, make dem kụlị asịlị
Kpahaliba
I no fit to see ọdịda, Chukwu bụ Ike m
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Chukwu Okike gị ka m ga-na efe ọ
You no let me down ọ
Take me higher
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
No let my enemies see me ọ
Make them say I loose guard ọ
Storm is over
Akpọ aza ka Chineke mụ bụ
Lyrics powered by www.musixmatch.com

